in ,

Patty Obasi – Nani Ya Bu Alpha

Rev Patty Obassey

Onye Isi Agha album cover
Onye Isi Agha album cover

Download Patty Obasi Nani Ya Bu Alpha mp3 free here. Also download other Patty songs in this album including Onye NzoputaAkuko Di EbubeJaa Ya NmaAgam Adiri Gi Ndu, Hosanna and Okwukwe.

Nani Ya Bu Alpha Lyrics:

Nani ya bu Alpha, nani ya bu Omega, nani ya bu onye mbu, na onye ikpeazu.

Nani ya bu mmalite na ogwugwu, odighi ihe kariri ya ime, Jesus nwuru n’obe, merie Ike onwu, owee si na onwu bilie, owetara anyi mmeri.

Obu ya bu mmalite na ogwugwu, odighi ihe kariri ya ime. Osi n’ulo nna m, otutu ebe obibi di, anam alakwuru nna m idoziri unu ebe obibi.

Nani ya bu Alpha, nani ya bu Omega, nani ya bu onye mbu, na onye ikpeazu.

Obu ya bu mmalite, na ogwugwu, Odighi ihe kariri ya ime.

Udo Nke onyere anyi, obughi ka uwa si enye. Onu nke onyere anyi, bu onu nke eluigwe..

Download Nani Ya Bu Alpha.mp3(Size: 5 MB)

Patty Obasi Nani Ya Bu Alpha mp3 download.

nani ya bu alpha by patty obassey


Patty Obasi - Uwem Adighi – Patty Obasi Jehovah Onye Oma

Patty Obasi – Uwem Adighi

Moris Nwa Ezike Oba – Udoka – Moris Nwa Ezike Oba–Ife Ndi Nwe Obi Album Soundwela

Moris Nwa Ezike Oba – Udoka